Abụ Ọma 107:30
Psalms 107:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha ṅụrịrị ọṅụ mgbe ọ dajụrụ, o duuru ha ruo ebe ha na-aga nʼudo.
Psalms 107:30 in English
Psalms 107:30 · Berean Standard Bible
They rejoiced in the silence, and He guided them to the harbor they desired.
Context
28Mgbe ahụ, ha kpọkuru Onyenwe anyị nʼime nsogbu ha,
o mere ka ha pụta na mkpagbu ahụ niile. 29O mere ka oke ifufe dere duu;
o mekwara ka ebili mmiri nke oke osimiri dajụọ. 30Ha ṅụrịrị ọṅụ mgbe ọ dajụrụ,
o duuru ha ruo ebe ha na-aga nʼudo. 31Ka ha kelee Onyenwe anyị nʼihi ịhụnanya ya nke na-adịghị agwụ agwụ
na nʼihi ọrụ ebube ya niile nye ụmụ mmadụ. 32Ka ha bulie ya elu nʼetiti ọgbakọ ukwu ụmụ mmadụ
ma tookwa ya na nzukọ ndị okenye.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.