Abụ Ọma 107:32
Psalms 107:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ha bulie ya elu nʼetiti ọgbakọ ukwu ụmụ mmadụ ma tookwa ya na nzukọ ndị okenye.
Psalms 107:32 in English
Psalms 107:32 · Berean Standard Bible
Let them exalt Him in the assembly of the people and praise Him in the council of the elders.
Context
30Ha ṅụrịrị ọṅụ mgbe ọ dajụrụ,
o duuru ha ruo ebe ha na-aga nʼudo. 31Ka ha kelee Onyenwe anyị nʼihi ịhụnanya ya nke na-adịghị agwụ agwụ
na nʼihi ọrụ ebube ya niile nye ụmụ mmadụ. 32Ka ha bulie ya elu nʼetiti ọgbakọ ukwu ụmụ mmadụ
ma tookwa ya na nzukọ ndị okenye. 33Ọ na-eme ka iyi ghọọ ọzara;
na-emekwa ka ebe mmiri si asọpụta ghọọ ala kpọrọ nkụ. 34Ọ na-eme ka ala na-amị mkpụrụ hiri nne ghọọ ọzara,
nʼihi ajọ omume nke ndị bi nʼime ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.