Abụ Ọma 107:33
Psalms 107:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-eme ka iyi ghọọ ọzara; na-emekwa ka ebe mmiri si asọpụta ghọọ ala kpọrọ nkụ.
Psalms 107:33 in English
Psalms 107:33 · Berean Standard Bible
He turns rivers into deserts, springs of water into thirsty ground,
Context
31Ka ha kelee Onyenwe anyị nʼihi ịhụnanya ya nke na-adịghị agwụ agwụ
na nʼihi ọrụ ebube ya niile nye ụmụ mmadụ. 32Ka ha bulie ya elu nʼetiti ọgbakọ ukwu ụmụ mmadụ
ma tookwa ya na nzukọ ndị okenye. 33Ọ na-eme ka iyi ghọọ ọzara;
na-emekwa ka ebe mmiri si asọpụta ghọọ ala kpọrọ nkụ. 34Ọ na-eme ka ala na-amị mkpụrụ hiri nne ghọọ ọzara,
nʼihi ajọ omume nke ndị bi nʼime ya. 35Ọ na-eme ka ọzara ghọọ ala nke ọdọ mmiri jupụtara
mee ka ala akọrọ ghọọ isi iyi nke na-asọ asọ;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.