Native Bible

Psalms 107:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na o kwuru okwu mere ka oke ifufe kuo nke buliri ebili mmiri elu.

Psalms 107:25 in English

Psalms 107:25 · Berean Standard Bible

For He spoke and raised a tempest that lifted the waves of the sea.

Context

23Ụfọdụ ji ụgbọ mmiri na-ejegharị nʼelu oke osimiri; ha bụ ndị na-azụ ahịa ma na-ebugharịkwa ngwa ahịa nʼelu oke osimiri. 24Ha hụrụ ọrụ niile nke Onyenwe anyị, ọtụtụ ọrụ ebube ya nʼogbu mmiri. 25Nʼihi na o kwuru okwu mere ka oke ifufe kuo nke buliri ebili mmiri elu. 26Ha bụ ndị e buliri nnọọ ezigbo elu, ma budatakwa ruo ogbu mmiri niile; nʼọnọdụ ihe egwu ahụ, obi lọrọ ha mmiri. 27Ha na-adagharị, na-aṅagharịkwa dịka ndị ṅụbigara mmanya oke. Mmụta ha banyere ịnya ụgbọ mmiri adịghị enyekwara ha aka nʼoge dị otu a.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.