Abụ Ọma 107:23
Psalms 107:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụfọdụ ji ụgbọ mmiri na-ejegharị nʼelu oke osimiri; ha bụ ndị na-azụ ahịa ma na-ebugharịkwa ngwa ahịa nʼelu oke osimiri.
Psalms 107:23 in English
Psalms 107:23 · Berean Standard Bible
Others went out to sea in ships, conducting trade on the mighty waters.
Context
21Ka ha kelee Onyenwe anyị nʼihi ịhụnanya ya nke na-adịghị agwụ agwụ
na nʼihi ọrụ ebube ya niile nye ụmụ mmadụ. 22Ka ha chụọ aja ekele nye ya
jirikwa ọtụtụ abụ ọṅụ kwupụta banyere ọrụ ya niile. 23Ụfọdụ ji ụgbọ mmiri na-ejegharị nʼelu oke osimiri;
ha bụ ndị na-azụ ahịa ma na-ebugharịkwa ngwa ahịa nʼelu oke osimiri. 24Ha hụrụ ọrụ niile nke Onyenwe anyị,
ọtụtụ ọrụ ebube ya nʼogbu mmiri. 25Nʼihi na o kwuru okwu mere ka oke ifufe kuo
nke buliri ebili mmiri elu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.