Abụ Ọma 107:26
Psalms 107:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha bụ ndị e buliri nnọọ ezigbo elu, ma budatakwa ruo ogbu mmiri niile; nʼọnọdụ ihe egwu ahụ, obi lọrọ ha mmiri.
Psalms 107:26 in English
Psalms 107:26 · Berean Standard Bible
They mounted up to the heavens, then sunk to the depths; their courage melted in their anguish.
Context
24Ha hụrụ ọrụ niile nke Onyenwe anyị,
ọtụtụ ọrụ ebube ya nʼogbu mmiri. 25Nʼihi na o kwuru okwu mere ka oke ifufe kuo
nke buliri ebili mmiri elu. 26Ha bụ ndị e buliri nnọọ ezigbo elu, ma budatakwa ruo ogbu mmiri niile;
nʼọnọdụ ihe egwu ahụ, obi lọrọ ha mmiri. 27Ha na-adagharị, na-aṅagharịkwa dịka ndị ṅụbigara mmanya oke.
Mmụta ha banyere ịnya ụgbọ mmiri adịghị enyekwara ha aka nʼoge dị otu a. 28Mgbe ahụ, ha kpọkuru Onyenwe anyị nʼime nsogbu ha,
o mere ka ha pụta na mkpagbu ahụ niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.