Native Bible

Psalms 106:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Kama ha gwakọtara onwe ha na mba niile nke ala ahụ, site otu a, mụta ime ka ha na-eme.

Psalms 106:35 in English

Psalms 106:35 · Berean Standard Bible

but they mingled with the nations and adopted their customs.

Context

33nʼihi na ha nupuru isi megide Mmụọ nke Chineke, Mosis kwuru okwu, na-echeghị echiche banyere ihe ọ na-ekwu. 34Ha egbuchapụghị mba niile bi nʼala ahụ dịka Onyenwe anyị dọrọ ha aka na ntị ka ha mee. 35Kama ha gwakọtara onwe ha na mba niile nke ala ahụ, site otu a, mụta ime ka ha na-eme. 36Ha fere arụsị ha ofufe, nke ghọrọ ihe ịma nʼọnya nye ha. 37Ha gara nʼihu were ụmụ ha ndị ikom na ndị inyom chụọrọ chi na-abụghị chi aja.*

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.