Abụ Ọma 106:33
Psalms 106:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nʼihi na ha nupuru isi megide Mmụọ nke Chineke, Mosis kwuru okwu, na-echeghị echiche banyere ihe ọ na-ekwu.
Psalms 106:33 in English
Psalms 106:33 · Berean Standard Bible
For they rebelled against His Spirit,* and Moses spoke rashly with his lips.
Context
31A gụnyere nke a dịka ezi omume nye ya
site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. 32Nʼakụkụ mmiri Meriba, ha kpasuru Onyenwe anyị iwe,
nʼihi ha, nsogbu dakwasịrị Mosis; 33nʼihi na ha nupuru isi megide Mmụọ nke Chineke,
Mosis kwuru okwu, na-echeghị echiche banyere ihe ọ na-ekwu. 34Ha egbuchapụghị mba niile bi nʼala ahụ
dịka Onyenwe anyị dọrọ ha aka na ntị ka ha mee. 35Kama ha gwakọtara onwe ha na mba niile nke ala ahụ,
site otu a, mụta ime ka ha na-eme.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.