Abụ Ọma 106:31
Psalms 106:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
A gụnyere nke a dịka ezi omume nye ya site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.
Psalms 106:31 in English
Psalms 106:31 · Berean Standard Bible
It was credited to him as righteousness for endless generations to come.
Context
29ha sitere nʼajọ omume ha kpasuo Onyenwe anyị iwe,
nke mere ka ọrịa na-efe efe dakwasị ha. 30Ma Finehaz guzoro ọtọ, mee ihe ziri ezi,
ọrịa ahụ na-efe efe kwụsịkwara. 31A gụnyere nke a dịka ezi omume nye ya
site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. 32Nʼakụkụ mmiri Meriba, ha kpasuru Onyenwe anyị iwe,
nʼihi ha, nsogbu dakwasịrị Mosis; 33nʼihi na ha nupuru isi megide Mmụọ nke Chineke,
Mosis kwuru okwu, na-echeghị echiche banyere ihe ọ na-ekwu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.