Native Bible

Psalms 106:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma Finehaz guzoro ọtọ, mee ihe ziri ezi, ọrịa ahụ na-efe efe kwụsịkwara.

Psalms 106:30 in English

Psalms 106:30 · Berean Standard Bible

But Phinehas stood and intervened, and the plague was restrained.

Context

28Ha dịnyeere ndị na-efe arụsị Baal nke Peoa, riekwa ihe e ji chụọrọ chi na-enweghị ndụ aja; 29ha sitere nʼajọ omume ha kpasuo Onyenwe anyị iwe, nke mere ka ọrịa na-efe efe dakwasị ha. 30Ma Finehaz guzoro ọtọ, mee ihe ziri ezi, ọrịa ahụ na-efe efe kwụsịkwara. 31A gụnyere nke a dịka ezi omume nye ya site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. 32Nʼakụkụ mmiri Meriba, ha kpasuru Onyenwe anyị iwe, nʼihi ha, nsogbu dakwasịrị Mosis;

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.