Native Bible

Psalms 106:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼakụkụ mmiri Meriba, ha kpasuru Onyenwe anyị iwe, nʼihi ha, nsogbu dakwasịrị Mosis;

Psalms 106:32 in English

Psalms 106:32 · Berean Standard Bible

At the waters of Meribah * they angered the LORD, and trouble came to Moses because of them.

Context

30Ma Finehaz guzoro ọtọ, mee ihe ziri ezi, ọrịa ahụ na-efe efe kwụsịkwara. 31A gụnyere nke a dịka ezi omume nye ya site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. 32Nʼakụkụ mmiri Meriba, ha kpasuru Onyenwe anyị iwe, nʼihi ha, nsogbu dakwasịrị Mosis; 33nʼihi na ha nupuru isi megide Mmụọ nke Chineke, Mosis kwuru okwu, na-echeghị echiche banyere ihe ọ na-ekwu. 34Ha egbuchapụghị mba niile bi nʼala ahụ dịka Onyenwe anyị dọrọ ha aka na ntị ka ha mee.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.