Abụ Ọma 106:36
Psalms 106:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha fere arụsị ha ofufe, nke ghọrọ ihe ịma nʼọnya nye ha.
Psalms 106:36 in English
Psalms 106:36 · Berean Standard Bible
They worshiped their idols, which became a snare to them.
Context
34Ha egbuchapụghị mba niile bi nʼala ahụ
dịka Onyenwe anyị dọrọ ha aka na ntị ka ha mee. 35Kama ha gwakọtara onwe ha na mba niile nke ala ahụ,
site otu a, mụta ime ka ha na-eme. 36Ha fere arụsị ha ofufe,
nke ghọrọ ihe ịma nʼọnya nye ha. 37Ha gara nʼihu were ụmụ ha ndị ikom na ndị
inyom chụọrọ chi na-abụghị chi aja.* 38Ha na-awụfu ọbara ndị na-emeghị ihe ọbụla,
ọbara ụmụ ha ndị ikom na ndị inyom,
bụ ndị ha chụrụ dịka aja nye arụsị niile nke ala Kenan,
si otu a jiri ọbara ha merụọ ala ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.