Native Bible

Psalms 106:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha jiri oyiyi oke ehi nke na-ata ahịhịa gbanwere Ebube ha.

Psalms 106:20 in English

Psalms 106:20 · Berean Standard Bible

They exchanged their Glory * for the image of a grass-eating ox.

Context

18Ọkụ repịara ndị niile sonyere ha; ire ọkụ repịara ndị ajọ omume. 19Na Horeb, ha kpụrụ nwa ehi, kpọọ isiala nye arụsị e jiri igwe pịa. 20Ha jiri oyiyi oke ehi nke na-ata ahịhịa gbanwere Ebube ha. 21Ha chefuru Chineke, onye zọpụtara ha, onye rụrụ ọtụtụ ọrụ dị ukwuu nʼIjipt, 22ọtụtụ ihe ịrịbama nʼala Ham, na ọtụtụ ọrụ ịtụnanya nʼakụkụ Osimiri Uhie.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.