Abụ Ọma 106:22
Psalms 106:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ọtụtụ ihe ịrịbama nʼala Ham, na ọtụtụ ọrụ ịtụnanya nʼakụkụ Osimiri Uhie.
Psalms 106:22 in English
Psalms 106:22 · Berean Standard Bible
wondrous works in the land of Ham, and awesome deeds by the Red Sea.
Context
20Ha jiri oyiyi oke ehi nke na-ata ahịhịa
gbanwere Ebube ha. 21Ha chefuru Chineke, onye zọpụtara ha,
onye rụrụ ọtụtụ ọrụ dị ukwuu nʼIjipt, 22ọtụtụ ihe ịrịbama nʼala Ham,
na ọtụtụ ọrụ ịtụnanya nʼakụkụ Osimiri Uhie. 23Nʼihi ya, o kwuru na ọ ga-ala ha nʼiyi,
ma Mosis, onye ya ọ họpụtara,
guzoro nʼetiti ndị ahụ na Chineke,
ka oke iwe ya ghara ịla ha nʼiyi. 24Emesịa, ha ledara ala ọma ahụ anya,
ha ekwenyeghị na nkwa ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.