Native Bible

Psalms 106:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Emesịa, ha ledara ala ọma ahụ anya, ha ekwenyeghị na nkwa ya.

Psalms 106:24 in English

Psalms 106:24 · Berean Standard Bible

They despised the pleasant land; they did not believe His promise.

Context

22ọtụtụ ihe ịrịbama nʼala Ham, na ọtụtụ ọrụ ịtụnanya nʼakụkụ Osimiri Uhie. 23Nʼihi ya, o kwuru na ọ ga-ala ha nʼiyi, ma Mosis, onye ya ọ họpụtara, guzoro nʼetiti ndị ahụ na Chineke, ka oke iwe ya ghara ịla ha nʼiyi. 24Emesịa, ha ledara ala ọma ahụ anya, ha ekwenyeghị na nkwa ya. 25Ha tamuru ntamu nʼime ụlọ ikwu ha; ha erubekwaghị isi nye Onyenwe anyị. 26Nʼihi nke a, o weliri aka ya elu ṅụọrọ ha iyi na ọ ga-eme ka ha niile nwụọ nʼọzara,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.