Abụ Ọma 106:25
Psalms 106:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha tamuru ntamu nʼime ụlọ ikwu ha; ha erubekwaghị isi nye Onyenwe anyị.
Psalms 106:25 in English
Psalms 106:25 · Berean Standard Bible
They grumbled in their tents and did not listen to the voice of the LORD.
Context
23Nʼihi ya, o kwuru na ọ ga-ala ha nʼiyi,
ma Mosis, onye ya ọ họpụtara,
guzoro nʼetiti ndị ahụ na Chineke,
ka oke iwe ya ghara ịla ha nʼiyi. 24Emesịa, ha ledara ala ọma ahụ anya,
ha ekwenyeghị na nkwa ya. 25Ha tamuru ntamu nʼime ụlọ ikwu ha;
ha erubekwaghị isi nye Onyenwe anyị. 26Nʼihi nke a, o weliri aka ya elu ṅụọrọ ha iyi
na ọ ga-eme ka ha niile nwụọ nʼọzara, 27mee ka agbụrụ ha daa nʼetiti mba dị iche iche,
ma chụsasịa ha nʼala niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.