Abụ Ọma 106:18
Psalms 106:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọkụ repịara ndị niile sonyere ha; ire ọkụ repịara ndị ajọ omume.
Psalms 106:18 in English
Psalms 106:18 · Berean Standard Bible
Then fire blazed through their company; flames consumed the wicked.
Context
16Nʼetiti ọmụma ụlọ ikwu ha, ha kworo ekworo megide Mosis
na Erọn, ndị e doro nsọ nye Onyenwe anyị. 17Ala meghere loda Datan,
o likwara Abiram, na ndị otù ya. 18Ọkụ repịara ndị niile sonyere ha;
ire ọkụ repịara ndị ajọ omume. 19Na Horeb, ha kpụrụ nwa ehi,
kpọọ isiala nye arụsị e jiri igwe pịa. 20Ha jiri oyiyi oke ehi nke na-ata ahịhịa
gbanwere Ebube ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.