Native Bible

Psalms 106:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ala meghere loda Datan, o likwara Abiram, na ndị otù ya.

Psalms 106:17 in English

Psalms 106:17 · Berean Standard Bible

The earth opened up and swallowed Dathan; it covered the assembly of Abiram.

Context

15Nʼihi ya, o nyere ha ihe ha rịọrọ ya, ma zite ọrịa na-efe efe ka ọ dakwasị ha. 16Nʼetiti ọmụma ụlọ ikwu ha, ha kworo ekworo megide Mosis na Erọn, ndị e doro nsọ nye Onyenwe anyị. 17Ala meghere loda Datan, o likwara Abiram, na ndị otù ya. 18Ọkụ repịara ndị niile sonyere ha; ire ọkụ repịara ndị ajọ omume. 19Na Horeb, ha kpụrụ nwa ehi, kpọọ isiala nye arụsị e jiri igwe pịa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.