Native Bible

Psalms 106:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Na Horeb, ha kpụrụ nwa ehi, kpọọ isiala nye arụsị e jiri igwe pịa.

Psalms 106:19 in English

Psalms 106:19 · Berean Standard Bible

At Horeb * they made a calf and worshiped a molten image.

Context

17Ala meghere loda Datan, o likwara Abiram, na ndị otù ya. 18Ọkụ repịara ndị niile sonyere ha; ire ọkụ repịara ndị ajọ omume. 19Na Horeb, ha kpụrụ nwa ehi, kpọọ isiala nye arụsị e jiri igwe pịa. 20Ha jiri oyiyi oke ehi nke na-ata ahịhịa gbanwere Ebube ha. 21Ha chefuru Chineke, onye zọpụtara ha, onye rụrụ ọtụtụ ọrụ dị ukwuu nʼIjipt,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.