Native Bible

Psalms 106:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, ha kweere okwu gị niile, ma bụkuo gị abụ otuto.

Psalms 106:12 in English

Psalms 106:12 · Berean Standard Bible

Then they believed His promises and sang His praise.

Context

10Ọ zọpụtara ha site nʼaka ndị kpọrọ ha asị; gbapụtakwa ha site nʼaka ndị iro ha. 11Mmiri ahụ riri ndị iro ha niile; ọ dịghị otu onye nʼime ha fọdụrụ. 12Mgbe ahụ, ha kweere okwu gị niile, ma bụkuo gị abụ otuto. 13Ma o teghị aka, ha chefuru ihe niile ọ rụrụ, ha e chereghị ka ndụmọdụ ya pụta ìhè. 14Nʼọzara, ha sooro ọchịchọ nke obi ha; nʼala tọgbọrọ nʼefu, ha nwara Chineke ọnwụnwa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.