Abụ Ọma 106:13
Psalms 106:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma o teghị aka, ha chefuru ihe niile ọ rụrụ, ha e chereghị ka ndụmọdụ ya pụta ìhè.
Psalms 106:13 in English
Psalms 106:13 · Berean Standard Bible
Yet they soon forgot His works and failed to wait for His counsel.
Context
11Mmiri ahụ riri ndị iro ha niile;
ọ dịghị otu onye nʼime ha fọdụrụ. 12Mgbe ahụ, ha kweere okwu gị niile,
ma bụkuo gị abụ otuto. 13Ma o teghị aka, ha chefuru ihe niile ọ rụrụ,
ha e chereghị ka ndụmọdụ ya pụta ìhè. 14Nʼọzara, ha sooro ọchịchọ nke obi ha;
nʼala tọgbọrọ nʼefu, ha nwara Chineke ọnwụnwa. 15Nʼihi ya, o nyere ha ihe ha rịọrọ ya,
ma zite ọrịa na-efe efe ka ọ dakwasị ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.