Abụ Ọma 106:11
Psalms 106:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mmiri ahụ riri ndị iro ha niile; ọ dịghị otu onye nʼime ha fọdụrụ.
Psalms 106:11 in English
Psalms 106:11 · Berean Standard Bible
The waters covered their foes; not one of them remained.
Context
9Ọ baara Osimiri Uhie mba, ọ tachaa;
o dufere ndị ya site nʼebe dị omimi gafee dịka ọ bụ ọzara. 10Ọ zọpụtara ha site nʼaka ndị kpọrọ ha asị;
gbapụtakwa ha site nʼaka ndị iro ha. 11Mmiri ahụ riri ndị iro ha niile;
ọ dịghị otu onye nʼime ha fọdụrụ. 12Mgbe ahụ, ha kweere okwu gị niile,
ma bụkuo gị abụ otuto. 13Ma o teghị aka, ha chefuru ihe niile ọ rụrụ,
ha e chereghị ka ndụmọdụ ya pụta ìhè.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.