Native Bible

Proverbs 9:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ka ndị niile amamihe kọrọ bịa nʼụlọ m.” Ọ na-asịkwa ndị na-enweghị uche,

Proverbs 9:16 in English

Proverbs 9:16 · Berean Standard Bible

“Whoever is simple, let him turn in here!” she says to him who lacks judgment.

Context

14Ọ na-anọ ọdụ nʼọnụ ụzọ ụlọ ya, nʼelu oche nʼebe dịkarịsịrị elu nʼobodo, 15na-akpọ ndị na-aga nʼụzọ oku, bụ ndị na-aga mkpa ha, 16“Ka ndị niile amamihe kọrọ bịa nʼụlọ m.” Ọ na-asịkwa ndị na-enweghị uche, 17“Mmiri e zutere nʼohi na-atọ ụtọ, nri e riri na nzuzo na-atọkarịkwa nʼụtọ.” 18Ma ha adịghị aghọta na ndị nʼadịghị ndụ nọ nʼebe ahụ, na ndị ọ kpọrọ oku nri aghọọlarị ndị nọ nʼala mmụọ. 9:2 A na-eji ụda máá gwakọọ na mmanya i ji mee ka ọtọ ezi ụtọ nʼọnụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.