Native Bible

Proverbs 9:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na-akpọ ndị na-aga nʼụzọ oku, bụ ndị na-aga mkpa ha,

Proverbs 9:15 in English

Proverbs 9:15 · Berean Standard Bible

calling out to those who pass by, who make their paths straight.

Context

13Nwanyị dị nzuzu na-eme mkpọtụ, o nweghị uche; ihere adịghịkwa eme ya. 14Ọ na-anọ ọdụ nʼọnụ ụzọ ụlọ ya, nʼelu oche nʼebe dịkarịsịrị elu nʼobodo, 15na-akpọ ndị na-aga nʼụzọ oku, bụ ndị na-aga mkpa ha, 16“Ka ndị niile amamihe kọrọ bịa nʼụlọ m.” Ọ na-asịkwa ndị na-enweghị uche, 17“Mmiri e zutere nʼohi na-atọ ụtọ, nri e riri na nzuzo na-atọkarịkwa nʼụtọ.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.