Ilu 9:17
Proverbs 9:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Mmiri e zutere nʼohi na-atọ ụtọ, nri e riri na nzuzo na-atọkarịkwa nʼụtọ.”
Proverbs 9:17 in English
Proverbs 9:17 · Berean Standard Bible
“Stolen water is sweet, and bread eaten in secret is tasty!”
Context
15na-akpọ ndị na-aga nʼụzọ oku,
bụ ndị na-aga mkpa ha, 16“Ka ndị niile amamihe kọrọ bịa nʼụlọ m.”
Ọ na-asịkwa ndị na-enweghị uche, 17“Mmiri e zutere nʼohi na-atọ ụtọ,
nri e riri na nzuzo na-atọkarịkwa nʼụtọ.” 18Ma ha adịghị aghọta na ndị nʼadịghị ndụ nọ nʼebe ahụ,
na ndị ọ kpọrọ oku nri aghọọlarị ndị nọ nʼala mmụọ.
9:2 A na-eji ụda máá gwakọọ na mmanya i ji mee ka ọtọ ezi ụtọ nʼọnụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.