Ilu 9:18
Proverbs 9:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ha adịghị aghọta na ndị nʼadịghị ndụ nọ nʼebe ahụ, na ndị ọ kpọrọ oku nri aghọọlarị ndị nọ nʼala mmụọ. 9:2 A na-eji ụda máá gwakọọ na mmanya i ji mee ka ọtọ ezi ụtọ nʼọnụ.
Proverbs 9:18 in English
Proverbs 9:18 · Berean Standard Bible
But they do not know that the dead * are there, that her guests are in the depths of Sheol.
Context
16“Ka ndị niile amamihe kọrọ bịa nʼụlọ m.”
Ọ na-asịkwa ndị na-enweghị uche, 17“Mmiri e zutere nʼohi na-atọ ụtọ,
nri e riri na nzuzo na-atọkarịkwa nʼụtọ.” 18Ma ha adịghị aghọta na ndị nʼadịghị ndụ nọ nʼebe ahụ,
na ndị ọ kpọrọ oku nri aghọọlarị ndị nọ nʼala mmụọ.
9:2 A na-eji ụda máá gwakọọ na mmanya i ji mee ka ọtọ ezi ụtọ nʼọnụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.