Ilu 9:14
Proverbs 9:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-anọ ọdụ nʼọnụ ụzọ ụlọ ya, nʼelu oche nʼebe dịkarịsịrị elu nʼobodo,
Proverbs 9:14 in English
Proverbs 9:14 · Berean Standard Bible
She sits at the door of her house, on a seat in the heights of the city,
Context
12Ị bụrụ onye nwere amamihe, amamihe gị ga-abara gị uru,
ma ị bụrụ onye na-akwa emo, naanị gị ga-ata ahụhụ ya. 13Nwanyị dị nzuzu na-eme mkpọtụ,
o nweghị uche; ihere adịghịkwa eme ya. 14Ọ na-anọ ọdụ nʼọnụ ụzọ ụlọ ya,
nʼelu oche nʼebe dịkarịsịrị elu nʼobodo, 15na-akpọ ndị na-aga nʼụzọ oku,
bụ ndị na-aga mkpa ha, 16“Ka ndị niile amamihe kọrọ bịa nʼụlọ m.”
Ọ na-asịkwa ndị na-enweghị uche,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.