Native Bible

Proverbs 6:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na iwu a bụ oriọna,* Ihe ozizi a bụkwa ìhè,* otu a kwa ịdọ aka na ntị na ịba mba bụ ụzọ ezi ndụ,

Proverbs 6:23 in English

Proverbs 6:23 · Berean Standard Bible

For this commandment is a lamp, this teaching is a light, and the reproofs of discipline are the way to life,

Context

21Ka ndụmọdụ ha dịrị gị nʼobi mgbe niile, ka ị ghara ichefu ha. 22Mgbe ị na-ejegharị, ọ ga na-edu gị; mgbe ị na-arahụ ụra, ọ ga na-eche gị. Mgbe i tetakwara, ha ga-akpanyere gị ụka. 23Nʼihi na iwu a bụ oriọna,* Ihe ozizi a bụkwa ìhè,* otu a kwa ịdọ aka na ntị na ịba mba bụ ụzọ ezi ndụ, 24idebe gị ka ị pụọ nʼebe nwunye onye agbataobi gị nọ, sitekwa nʼire ụtọ nke nwanyị ọjọọ. 25Ekwela ka agụ nʼezighị ezi gụọ gị nʼime obi nʼihi ịma mma ya, ma ọ bụkwanụ ka o jiri ile anya ya rata gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.