Ilu 6:21
Proverbs 6:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ndụmọdụ ha dịrị gị nʼobi mgbe niile, ka ị ghara ichefu ha.
Proverbs 6:21 in English
Proverbs 6:21 · Berean Standard Bible
Bind them always upon your heart; tie them around your neck.
Context
19onyeama ụgha na-awụpụ ụgha dịka mmiri
na onye na-agbasa esemokwu nʼetiti ụmụnna. 20Nwa m, debe ihe nna gị nyere gị nʼiwu,
ahapụkwala iwu nke nne gị.* 21Ka ndụmọdụ ha dịrị gị nʼobi mgbe niile,
ka ị ghara ichefu ha. 22Mgbe ị na-ejegharị, ọ ga na-edu gị;
mgbe ị na-arahụ ụra, ọ ga na-eche gị.
Mgbe i tetakwara, ha ga-akpanyere gị ụka. 23Nʼihi na iwu a bụ oriọna,*
Ihe ozizi a bụkwa ìhè,*
otu a kwa ịdọ aka na ntị na ịba mba
bụ ụzọ ezi ndụ,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.