Native Bible

Proverbs 6:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

onyeama ụgha na-awụpụ ụgha dịka mmiri na onye na-agbasa esemokwu nʼetiti ụmụnna.

Proverbs 6:19 in English

Proverbs 6:19 · Berean Standard Bible

a false witness who gives false testimony, and one who stirs up discord among brothers.

Context

17Anya dị nganga, ire na-ekwu okwu ụgha, aka na-awụfu ọbara ndị na-emeghị ihe ọjọọ. 18Obi na-echepụta nzube ọjọọ; ụkwụ na-eme ngwangwa ịgbaba nʼajọ ihe, 19onyeama ụgha na-awụpụ ụgha dịka mmiri na onye na-agbasa esemokwu nʼetiti ụmụnna. 20Nwa m, debe ihe nna gị nyere gị nʼiwu, ahapụkwala iwu nke nne gị.* 21Ka ndụmọdụ ha dịrị gị nʼobi mgbe niile, ka ị ghara ichefu ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.