Ilu 6:20
Proverbs 6:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nwa m, debe ihe nna gị nyere gị nʼiwu, ahapụkwala iwu nke nne gị.*
Proverbs 6:20 in English
Proverbs 6:20 · Berean Standard Bible
My son, keep your father’s commandment, and do not forsake your mother’s teaching.
Context
18Obi na-echepụta nzube ọjọọ;
ụkwụ na-eme ngwangwa ịgbaba nʼajọ ihe, 19onyeama ụgha na-awụpụ ụgha dịka mmiri
na onye na-agbasa esemokwu nʼetiti ụmụnna. 20Nwa m, debe ihe nna gị nyere gị nʼiwu,
ahapụkwala iwu nke nne gị.* 21Ka ndụmọdụ ha dịrị gị nʼobi mgbe niile,
ka ị ghara ichefu ha. 22Mgbe ị na-ejegharị, ọ ga na-edu gị;
mgbe ị na-arahụ ụra, ọ ga na-eche gị.
Mgbe i tetakwara, ha ga-akpanyere gị ụka.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.