Native Bible

Proverbs 31:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ na-etinye uche nʼihe niile banyere ezinaụlọ ya, ọ naghị arụ ọrụ umengwụ.

Proverbs 31:27 in English

Proverbs 31:27 · Berean Standard Bible

She watches over the affairs of her household and does not eat the bread of idleness.

Context

25Ọ bụ nwanyị dị ike, onye a na-asọpụrụ asọpụrụ. Ụjọ adịghị atụkwa ya maka ihe ga-eme nʼoge dị nʼihu. 26Ọ na-eji amamihe na-ekwu okwu ntụziaka kwesiri dịkwa nʼire ya. 27Ọ na-etinye uche nʼihe niile banyere ezinaụlọ ya, ọ naghị arụ ọrụ umengwụ. 28Ụmụ ya na-ebili gọzie ya; otu a kwa di ya ga-eto ya ezi otuto. 29Ọ ga-asị; “E nwere ọtụtụ ndị inyom ndị bụ ezi nwunye nye di ha, ma gị onwe gị kachasị ha niile mma.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.