Native Bible

Proverbs 31:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ya na-ebili gọzie ya; otu a kwa di ya ga-eto ya ezi otuto.

Proverbs 31:28 in English

Proverbs 31:28 · Berean Standard Bible

Her children rise up and call her blessed; her husband praises her as well:

Context

26Ọ na-eji amamihe na-ekwu okwu ntụziaka kwesiri dịkwa nʼire ya. 27Ọ na-etinye uche nʼihe niile banyere ezinaụlọ ya, ọ naghị arụ ọrụ umengwụ. 28Ụmụ ya na-ebili gọzie ya; otu a kwa di ya ga-eto ya ezi otuto. 29Ọ ga-asị; “E nwere ọtụtụ ndị inyom ndị bụ ezi nwunye nye di ha, ma gị onwe gị kachasị ha niile mma.” 30Ịma mma nke elu ahụ adịghị egosi ihe mmadụ bụ, nʼihi na ịma mma adịghị adịgide ogologo oge. Ma nwanyị ọbụla nke na-atụ egwu Onyenwe anyị bụ onye e kwesiri ito.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.