Native Bible

Proverbs 31:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ na-eji amamihe na-ekwu okwu ntụziaka kwesiri dịkwa nʼire ya.

Proverbs 31:26 in English

Proverbs 31:26 · Berean Standard Bible

She opens her mouth with wisdom, and faithful instruction is on her tongue.

Context

24Ọ na-akpa ma na-adụkwa akwa dị iche iche, ya na ihe ike nʼukwu, ndị ọ na-eresi ndị ahịa ndị ọzọ. 25Ọ bụ nwanyị dị ike, onye a na-asọpụrụ asọpụrụ. Ụjọ adịghị atụkwa ya maka ihe ga-eme nʼoge dị nʼihu. 26Ọ na-eji amamihe na-ekwu okwu ntụziaka kwesiri dịkwa nʼire ya. 27Ọ na-etinye uche nʼihe niile banyere ezinaụlọ ya, ọ naghị arụ ọrụ umengwụ. 28Ụmụ ya na-ebili gọzie ya; otu a kwa di ya ga-eto ya ezi otuto.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.