Native Bible

Proverbs 31:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ nwanyị dị ike, onye a na-asọpụrụ asọpụrụ. Ụjọ adịghị atụkwa ya maka ihe ga-eme nʼoge dị nʼihu.

Proverbs 31:25 in English

Proverbs 31:25 · Berean Standard Bible

Strength and honor are her clothing, and she can laugh at the days to come.

Context

23Di ya bụ onye a na-asọpụrụ nʼọnụ ụzọ ama obodo* ebe ọ na-ewere ọnọdụ nʼetiti ndị okenye nke ala ahụ. 24Ọ na-akpa ma na-adụkwa akwa dị iche iche, ya na ihe ike nʼukwu, ndị ọ na-eresi ndị ahịa ndị ọzọ. 25Ọ bụ nwanyị dị ike, onye a na-asọpụrụ asọpụrụ. Ụjọ adịghị atụkwa ya maka ihe ga-eme nʼoge dị nʼihu. 26Ọ na-eji amamihe na-ekwu okwu ntụziaka kwesiri dịkwa nʼire ya. 27Ọ na-etinye uche nʼihe niile banyere ezinaụlọ ya, ọ naghị arụ ọrụ umengwụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.