Native Bible

Proverbs 30:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ dị ndị anya ha dị nʼelu, ndị ile anya ha jupụtara na nlelị.

Proverbs 30:13 in English

Proverbs 30:13 · Berean Standard Bible

There is a generation—how haughty are their eyes and pretentious are their glances—

Context

11“Ọ dị ndị* na-akọcha nna ha, ha adịghị agọzikwa nne ha; 12Ọgbọ ndị dị ọcha nʼanya nke onwe ha ma asapụbeghị isisi nʼunyi ha ruru. 13Ọ dị ndị anya ha dị nʼelu, ndị ile anya ha jupụtara na nlelị. 14Ndị eze ha niile bụ mma agha ịkịrị eze ha bụkwa mma maka irichapụ ndị ogbenye site nʼụwa na ndị nọ nʼụkọ site nʼetiti mmadụ. 15“Etu nwere ụmụ nwanyị abụọ ndị na-eti, ‘Nye, nye.’ “Ọ dị ụzọ ihe atọ nke afọ na-adịghị eju. E, anọ dị na-adịghị asị, ‘O zuola.’

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.