Ilu 30:14
Proverbs 30:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị eze ha niile bụ mma agha ịkịrị eze ha bụkwa mma maka irichapụ ndị ogbenye site nʼụwa na ndị nọ nʼụkọ site nʼetiti mmadụ.
Proverbs 30:14 in English
Proverbs 30:14 · Berean Standard Bible
there is a generation whose teeth are swords and whose jaws are knives, devouring the oppressed from the earth and the needy from among men.
Context
12Ọgbọ ndị dị ọcha nʼanya nke onwe ha
ma asapụbeghị isisi nʼunyi ha ruru. 13Ọ dị ndị anya ha dị nʼelu,
ndị ile anya ha jupụtara na nlelị. 14Ndị eze ha niile bụ mma agha
ịkịrị eze ha bụkwa mma
maka irichapụ ndị ogbenye site nʼụwa
na ndị nọ nʼụkọ site nʼetiti mmadụ. 15“Etu nwere ụmụ nwanyị abụọ
ndị na-eti, ‘Nye, nye.’
“Ọ dị ụzọ ihe atọ nke afọ na-adịghị eju.
E, anọ dị na-adịghị asị, ‘O zuola.’ 16Ala ili,
akpanwa nwanyị na-adịghị atụ ime,
ala nke mmiri na-adịghị eju afọ,
na ọkụ nke na-adịghị asị, ‘O zuola.’
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.