Native Bible

Proverbs 3:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihe ọbụla ị na-eme, ka Chineke bute ụzọ, ọ ga-eduzi gị, meekwa ka okporoụzọ gị niile gazie.

Proverbs 3:6 in English

Proverbs 3:6 · Berean Standard Bible

in all your ways acknowledge Him, and He will make your paths straight.

Context

4Mgbe ahụ, ị ga-enwe ihuọma na ezi aha nʼanya Chineke na nʼihu mmadụ. 5Tụkwasị Onyenwe anyị obi gị niile, adaberekwala na nghọta gị. 6Nʼihe ọbụla ị na-eme, ka Chineke bute ụzọ, ọ ga-eduzi gị, meekwa ka okporoụzọ gị niile gazie. 7A bụla onye maara ihe nʼanya nke onwe gị. Tụọ Onyenwe anyị egwu, kpọọkwa ihe ọjọọ asị. 8Nke a ga-eme ka i nwee ahụ ike gbaakwa ọkpụkpụ gị ume.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.