Proverbs 3:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ, ị ga-enwe ihuọma na ezi aha nʼanya Chineke na nʼihu mmadụ.
Proverbs 3:4 in English
Proverbs 3:4 · Berean Standard Bible
Then you will find favor and high regard in the sight of God and man.
Context
2Nʼihi na ha ga-eme ka ndụ gị dị ogologo ruo ọtụtụ afọ,
wetakwara gị udo na ọganihu. 3Ekwela ka ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi hapụ gị,
kekwasị ha nʼolu gị,
deekwa ha nʼelu mbadamba nkume, bụ obi gị.* 4Mgbe ahụ, ị ga-enwe ihuọma na ezi aha
nʼanya Chineke na nʼihu mmadụ. 5Tụkwasị Onyenwe anyị obi gị niile,
adaberekwala na nghọta gị. 6Nʼihe ọbụla ị na-eme, ka Chineke bute ụzọ,
ọ ga-eduzi gị, meekwa ka okporoụzọ gị niile gazie.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.