Native Bible

Proverbs 3:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na ha ga-eme ka ndụ gị dị ogologo ruo ọtụtụ afọ, wetakwara gị udo na ọganihu.

Proverbs 3:2 in English

Proverbs 3:2 · Berean Standard Bible

for they will add length to your days, years and peace to your life.

Context

1Nwa m echezọla ihe niile m ziri gị. Ma debe iwu m nʼobi gị. 2Nʼihi na ha ga-eme ka ndụ gị dị ogologo ruo ọtụtụ afọ, wetakwara gị udo na ọganihu. 3Ekwela ka ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi hapụ gị, kekwasị ha nʼolu gị, deekwa ha nʼelu mbadamba nkume, bụ obi gị.* 4Mgbe ahụ, ị ga-enwe ihuọma na ezi aha nʼanya Chineke na nʼihu mmadụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.