Native Bible

Proverbs 3:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

A bụla onye maara ihe nʼanya nke onwe gị. Tụọ Onyenwe anyị egwu, kpọọkwa ihe ọjọọ asị.

Proverbs 3:7 in English

Proverbs 3:7 · Berean Standard Bible

Be not wise in your own eyes; fear the LORD and turn away from evil.

Context

5Tụkwasị Onyenwe anyị obi gị niile, adaberekwala na nghọta gị. 6Nʼihe ọbụla ị na-eme, ka Chineke bute ụzọ, ọ ga-eduzi gị, meekwa ka okporoụzọ gị niile gazie. 7A bụla onye maara ihe nʼanya nke onwe gị. Tụọ Onyenwe anyị egwu, kpọọkwa ihe ọjọọ asị. 8Nke a ga-eme ka i nwee ahụ ike gbaakwa ọkpụkpụ gị ume. 9Sọpụrụ Onyenwe anyị site nʼinye ya mkpụrụ mbụ nke akụnụba gị, na mkpụrụ mbụ nke ihe ubi gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.