Proverbs 3:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nke a ga-eme ka i nwee ahụ ike gbaakwa ọkpụkpụ gị ume.
Proverbs 3:8 in English
Proverbs 3:8 · Berean Standard Bible
This will bring healing to your body * and refreshment * to your bones.
Context
6Nʼihe ọbụla ị na-eme, ka Chineke bute ụzọ,
ọ ga-eduzi gị, meekwa ka okporoụzọ gị niile gazie. 7A bụla onye maara ihe nʼanya nke onwe gị.
Tụọ Onyenwe anyị egwu, kpọọkwa ihe ọjọọ asị. 8Nke a ga-eme ka i nwee ahụ ike
gbaakwa ọkpụkpụ gị ume. 9Sọpụrụ Onyenwe anyị site nʼinye ya mkpụrụ mbụ nke akụnụba gị,
na mkpụrụ mbụ nke ihe ubi gị. 10Mgbe ahụ ka ọ ga-eme ka ọba gị niile jubigakwa oke,
ebe ịnara mmanya gị ga-ejupụta na mmanya ọhụrụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.