Native Bible

Proverbs 3:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na Onyenwe anyị bụ ebe ndabere gị, ọ ga-echebekwa gị.

Proverbs 3:26 in English

Proverbs 3:26 · Berean Standard Bible

for the LORD will be your confidence and will keep your foot from the snare.

Context

24Mgbe ị ga-edina ala, ị gaghị atụ egwu, ị ga-edina ala ụra gị ga-adị ụtọ. 25Ị gaghị atụ egwu ihe mbibi mberede ọbụla maọbụ tụọ egwu ịla nʼiyi nke na-abịakwasị ndị ajọ omume. 26Nʼihi na Onyenwe anyị bụ ebe ndabere gị, ọ ga-echebekwa gị. 27Ejigidele ihe ọma ị pụrụ imere onye ọzọ mgbe ọ dị gị nʼaka ime ya.* 28A sịkwala onye agbataobi gị laa, bịaghachi azụ echi mgbe i nwere ike ime ya taa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.