Native Bible

Proverbs 3:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị gaghị atụ egwu ihe mbibi mberede ọbụla maọbụ tụọ egwu ịla nʼiyi nke na-abịakwasị ndị ajọ omume.

Proverbs 3:25 in English

Proverbs 3:25 · Berean Standard Bible

Do not fear sudden danger or the ruin that overtakes the wicked,

Context

23Ha na-eme ka ị na-aga ije nʼụzọ gị na-enweghị ihe egwu maọbụ ihe mkpọbi ụkwụ. 24Mgbe ị ga-edina ala, ị gaghị atụ egwu, ị ga-edina ala ụra gị ga-adị ụtọ. 25Ị gaghị atụ egwu ihe mbibi mberede ọbụla maọbụ tụọ egwu ịla nʼiyi nke na-abịakwasị ndị ajọ omume. 26Nʼihi na Onyenwe anyị bụ ebe ndabere gị, ọ ga-echebekwa gị. 27Ejigidele ihe ọma ị pụrụ imere onye ọzọ mgbe ọ dị gị nʼaka ime ya.*

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.