Ilu 3:24
Proverbs 3:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ị ga-edina ala, ị gaghị atụ egwu, ị ga-edina ala ụra gị ga-adị ụtọ.
Proverbs 3:24 in English
Proverbs 3:24 · Berean Standard Bible
When you lie down, you will not be afraid; when you rest, your sleep will be sweet.
Context
22nʼihi na ha na-enye gị ndụ ọhụrụ,
ha bụkwaara gị ihe ịchọ mma amara nʼolu gị. 23Ha na-eme ka ị na-aga ije nʼụzọ gị na-enweghị ihe egwu
maọbụ ihe mkpọbi ụkwụ. 24Mgbe ị ga-edina ala, ị gaghị atụ egwu,
ị ga-edina ala ụra gị ga-adị ụtọ. 25Ị gaghị atụ egwu ihe mbibi mberede ọbụla
maọbụ tụọ egwu ịla nʼiyi nke na-abịakwasị ndị ajọ omume. 26Nʼihi na Onyenwe anyị bụ ebe ndabere gị,
ọ ga-echebekwa gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.