Ilu 3:23
Proverbs 3:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha na-eme ka ị na-aga ije nʼụzọ gị na-enweghị ihe egwu maọbụ ihe mkpọbi ụkwụ.
Proverbs 3:23 in English
Proverbs 3:23 · Berean Standard Bible
Then you will go on your way in safety, and your foot will not stumble.
Context
21Nwa m nwoke, ekwela ka ihe abụọ ndị a site nʼihu gị wezuga onwe ha:
amamihe na nghọta nke ime ihe dị mma nʼizuzu zuruoke, 22nʼihi na ha na-enye gị ndụ ọhụrụ,
ha bụkwaara gị ihe ịchọ mma amara nʼolu gị. 23Ha na-eme ka ị na-aga ije nʼụzọ gị na-enweghị ihe egwu
maọbụ ihe mkpọbi ụkwụ. 24Mgbe ị ga-edina ala, ị gaghị atụ egwu,
ị ga-edina ala ụra gị ga-adị ụtọ. 25Ị gaghị atụ egwu ihe mbibi mberede ọbụla
maọbụ tụọ egwu ịla nʼiyi nke na-abịakwasị ndị ajọ omume.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.