Native Bible

Proverbs 27:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Iwe na-emebi ihe, ma ekworo jọrọ njọ karịa iwe.

Proverbs 27:4 in English

Proverbs 27:4 · Berean Standard Bible

Wrath is cruel and anger is like a flood, but who can withstand jealousy?

Context

2Ka onye ọzọ too gị, ọ bụghị ọnụ gị.* Ka onye ọzọ too gị, ka egbugbere ọnụ gị abụọ ghara ito gị. 3Nkume dị arọ, aja bụkwa ibu arọ, ma mkpasu iwe nke onye nzuzu dị arọ karịa ha abụọ. 4Iwe na-emebi ihe, ma ekworo jọrọ njọ karịa iwe. 5Mba abara nʼihe ka mma karịa ịhụnanya ezoro ezo. 6Ihe kwesiri ntụkwasị obi ka mmerụ ahụ nke sitere nʼaka enyi bụ, ma onye iro na-eme ka isutu ọnụ mụbaa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.