Native Bible

Proverbs 27:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka onye ọzọ too gị, ọ bụghị ọnụ gị.* Ka onye ọzọ too gị, ka egbugbere ọnụ gị abụọ ghara ito gị.

Proverbs 27:2 in English

Proverbs 27:2 · Berean Standard Bible

Let another praise you, and not your own mouth— a stranger, and not your own lips.

Context

1Anyala isi banyere echi, nʼihi na ị maghị ihe echi ga-abụ.* 2Ka onye ọzọ too gị, ọ bụghị ọnụ gị.* Ka onye ọzọ too gị, ka egbugbere ọnụ gị abụọ ghara ito gị. 3Nkume dị arọ, aja bụkwa ibu arọ, ma mkpasu iwe nke onye nzuzu dị arọ karịa ha abụọ. 4Iwe na-emebi ihe, ma ekworo jọrọ njọ karịa iwe.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.