Native Bible

Proverbs 27:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nkume dị arọ, aja bụkwa ibu arọ, ma mkpasu iwe nke onye nzuzu dị arọ karịa ha abụọ.

Proverbs 27:3 in English

Proverbs 27:3 · Berean Standard Bible

A stone is heavy and sand is a burden, but aggravation from a fool outweighs them both.

Context

1Anyala isi banyere echi, nʼihi na ị maghị ihe echi ga-abụ.* 2Ka onye ọzọ too gị, ọ bụghị ọnụ gị.* Ka onye ọzọ too gị, ka egbugbere ọnụ gị abụọ ghara ito gị. 3Nkume dị arọ, aja bụkwa ibu arọ, ma mkpasu iwe nke onye nzuzu dị arọ karịa ha abụọ. 4Iwe na-emebi ihe, ma ekworo jọrọ njọ karịa iwe. 5Mba abara nʼihe ka mma karịa ịhụnanya ezoro ezo.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.