Ilu 26:16
Proverbs 26:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼuche ya, onye umengwụ* na-eche na ọ maara ihe karịa ndị ikom asaa na-eji ezi uche azaghachi okwu.
Proverbs 26:16 in English
Proverbs 26:16 · Berean Standard Bible
The slacker is wiser in his own eyes than seven men who answer discreetly.
Context
14Dịka ibo ọnụ ụzọ si emegharị nʼihe nkonye ya,
otu a ka onye umengwụ si na-atụgharị onwe ya nʼelu ihe ndina ya. 15Onye umengwụ na-amanye aka nʼefere nri*
ma oke umengwụ a naghị ekwe ka o weghachi ya tinye nʼọnụ ya. 16Nʼuche ya, onye umengwụ* na-eche na ọ maara ihe
karịa ndị ikom asaa na-eji ezi uche azaghachi okwu. 17Onye na-etinye onwe ya nʼesemokwu na-agbasaghị ya
dị ka mmadụ na-apụ nʼokporoụzọ dọkpụrụ nkịta ọbụla ọ hụrụ na ntị. 18Dịka onye ara na-agba àkụ
na-ere ọkụ nke na-eweta ọnwụ,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.